Native Bible

1 Chronicles 15:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Hebrọn na ụmụnna ha dị iri asatọ. (80) Eliel bụ onyeisi ha.

1 Chronicles 15:9 in English

1 Chronicles 15:9 · Berean Standard Bible

from the Hebronites, Eliel the chief and 80 of his relatives;

Context

7Ụmụ Geshọm na ụmụnna ha dị otu narị na iri atọ. (130) Juel bụ onyeisi ha. 8Ụmụ Elizafan na ụmụnna ha dị narị abụọ (200). Shemaya bụ onyeisi ha. 9Ụmụ Hebrọn na ụmụnna ha dị iri asatọ. (80) Eliel bụ onyeisi ha. 10Ụmụ Uziel na ụmụnna ha dị otu narị na iri na abụọ. (112) Aminadab bụ onyeisi ha. 11Devid kpọrọ Zadọk na Abịata, ndị nchụaja na Uriel, Asaya, Juel, Shemaya, Eliel, na Aminadab ndị Livayị sị ha,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.