1 Ihe E Mere 15:10
1 Chronicles 15:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Uziel na ụmụnna ha dị otu narị na iri na abụọ. (112) Aminadab bụ onyeisi ha.
1 Chronicles 15:10 in English
1 Chronicles 15:10 · Berean Standard Bible
and from the Uzzielites, Amminadab the chief and 112 of his relatives.
Context
8Ụmụ Elizafan na ụmụnna ha dị narị abụọ (200).
Shemaya bụ onyeisi ha. 9Ụmụ Hebrọn na ụmụnna ha dị iri asatọ. (80)
Eliel bụ onyeisi ha. 10Ụmụ Uziel na ụmụnna ha dị otu narị na iri na abụọ. (112)
Aminadab bụ onyeisi ha. 11Devid kpọrọ Zadọk na Abịata, ndị nchụaja na Uriel, Asaya, Juel, Shemaya, Eliel, na Aminadab ndị Livayị sị ha, 12“Unu bụ ndịisi ezinaụlọ dị iche iche, nʼebo Livayị. Doonụ onwe unu nsọ unu na ụmụnna unu ibulata igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị, Chineke Izrel nʼebe a m doziri nʼihi ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.