Native Bible

1 Chronicles 15:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ kpọkọtara ụmụ Erọn na ndị Livayị:

1 Chronicles 15:4 in English

1 Chronicles 15:4 · Berean Standard Bible

Then he gathered together the descendants of Aaron and the Levites:

Context

2Devid kwuru sị, “O nweghị onye ọbụla ga-ebu igbe Chineke karịakwa ndị Livayị, nʼihi na Onyenwe anyị họpụtara ha ibu igbe Onyenwe anyị na ije ozi nʼihu Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi.” 3Ya mere, Devid kpọkọtara ndị Izrel niile, na Jerusalem ibubata igbe Onyenwe anyị nʼebe ahụ ọ kwadoro na a ga-adọsa ya. 4Ọ kpọkọtara ụmụ Erọn na ndị Livayị: 5Ndị Kohat na ụmụnna ha dị otu narị na iri abụọ. (120) Uriel bụ onyeisi ha. 6Ụmụ Merari na ụmụnna ha dị narị abụọ na iri abụọ. (220) Asaya bụ onyeisi ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.