Native Bible

1 Chronicles 12:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Elkena, Ishaya, Azarel, Joeza na Jashobeam, ndị Kora;

1 Chronicles 12:6 in English

1 Chronicles 12:6 · Berean Standard Bible

Elkanah, Isshiah, Azarel, Joezer, and Jashobeam, who were Korahites;

Context

4Ishmaya onye Gibiọn, dimkpa nʼetiti iri mmadụ atọ ndị ahụ, onye bụ onyendu iri mmadụ atọ ahụ, Jeremaya, Jahaziel, Johanan, Jozabad onye Gedera, 5Eluzai, Jerimot, Bealia, Shemaraya, na Shefataya onye Haruf; 6Elkena, Ishaya, Azarel, Joeza na Jashobeam, ndị Kora; 7Juela na Zebadaya ụmụ Jeroham onye Gedoa. 8Ndị a bụkwa dike nʼagha sitere nʼebo Gad gbasoo Devid nʼebe e wusiri ike ya dị nʼọzara. Ha bụkwa ndị ọka nʼiji ùbe na ọta alụ agha. Ha dịkwa gara gara dịka ele nʼelu ugwu, ihu ha dịkwa ka ihu ọdụm.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.