Native Bible

1 Chronicles 12:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eluzai, Jerimot, Bealia, Shemaraya, na Shefataya onye Haruf;

1 Chronicles 12:5 in English

1 Chronicles 12:5 · Berean Standard Bible

Eluzai, Jerimoth, Bealiah, Shemariah, and Shephatiah the Haruphite;

Context

3Onyeisi ha bụ Ahieza na Joash, bụ ụmụ Shema onye Gibea. Ndị ọzọ bụ, Jeziel na Pelet ụmụ Azmavet, Beraka, Jehu onye Anatot, 4Ishmaya onye Gibiọn, dimkpa nʼetiti iri mmadụ atọ ndị ahụ, onye bụ onyendu iri mmadụ atọ ahụ, Jeremaya, Jahaziel, Johanan, Jozabad onye Gedera, 5Eluzai, Jerimot, Bealia, Shemaraya, na Shefataya onye Haruf; 6Elkena, Ishaya, Azarel, Joeza na Jashobeam, ndị Kora; 7Juela na Zebadaya ụmụ Jeroham onye Gedoa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.