Native Bible

1 Chronicles 12:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Juela na Zebadaya ụmụ Jeroham onye Gedoa.

1 Chronicles 12:7 in English

1 Chronicles 12:7 · Berean Standard Bible

and Joelah and Zebadiah, the sons of Jeroham from Gedor.

Context

5Eluzai, Jerimot, Bealia, Shemaraya, na Shefataya onye Haruf; 6Elkena, Ishaya, Azarel, Joeza na Jashobeam, ndị Kora; 7Juela na Zebadaya ụmụ Jeroham onye Gedoa. 8Ndị a bụkwa dike nʼagha sitere nʼebo Gad gbasoo Devid nʼebe e wusiri ike ya dị nʼọzara. Ha bụkwa ndị ọka nʼiji ùbe na ọta alụ agha. Ha dịkwa gara gara dịka ele nʼelu ugwu, ihu ha dịkwa ka ihu ọdụm. 9Eza, bụ onyeisi ha. Ọbadaya bụ onye na-eso ya, tupu Eliab esoro.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.