Native Bible

1 Chronicles 12:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụkwa dike nʼagha sitere nʼebo Gad gbasoo Devid nʼebe e wusiri ike ya dị nʼọzara. Ha bụkwa ndị ọka nʼiji ùbe na ọta alụ agha. Ha dịkwa gara gara dịka ele nʼelu ugwu, ihu ha dịkwa ka ihu ọdụm.

1 Chronicles 12:8 in English

1 Chronicles 12:8 · Berean Standard Bible

Some Gadites defected to David at his stronghold in the desert. They were mighty men of valor, trained for battle, experts with the shield and spear, whose faces were like the faces of lions and who were as swift as gazelles on the mountains:

Context

6Elkena, Ishaya, Azarel, Joeza na Jashobeam, ndị Kora; 7Juela na Zebadaya ụmụ Jeroham onye Gedoa. 8Ndị a bụkwa dike nʼagha sitere nʼebo Gad gbasoo Devid nʼebe e wusiri ike ya dị nʼọzara. Ha bụkwa ndị ọka nʼiji ùbe na ọta alụ agha. Ha dịkwa gara gara dịka ele nʼelu ugwu, ihu ha dịkwa ka ihu ọdụm. 9Eza, bụ onyeisi ha. Ọbadaya bụ onye na-eso ya, tupu Eliab esoro. 10Onye nke anọ bụ Mishmana. Ndị ọzọ nʼusoro ha bụ, Jeremaya,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.