Native Bible

1 Chronicles 12:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye nke anọ bụ Mishmana. Ndị ọzọ nʼusoro ha bụ, Jeremaya,

1 Chronicles 12:10 in English

1 Chronicles 12:10 · Berean Standard Bible

Mishmannah the fourth, Jeremiah the fifth,

Context

8Ndị a bụkwa dike nʼagha sitere nʼebo Gad gbasoo Devid nʼebe e wusiri ike ya dị nʼọzara. Ha bụkwa ndị ọka nʼiji ùbe na ọta alụ agha. Ha dịkwa gara gara dịka ele nʼelu ugwu, ihu ha dịkwa ka ihu ọdụm. 9Eza, bụ onyeisi ha. Ọbadaya bụ onye na-eso ya, tupu Eliab esoro. 10Onye nke anọ bụ Mishmana. Ndị ọzọ nʼusoro ha bụ, Jeremaya, 11na Atai bụ nke isii, na Eliel bụ nke asaa, 12na Johanan bụ nke asatọ, na Elzabad bụ nke itoolu,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.