Native Bible

1 Chronicles 12:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Atai bụ nke isii, na Eliel bụ nke asaa,

1 Chronicles 12:11 in English

1 Chronicles 12:11 · Berean Standard Bible

Attai the sixth, Eliel the seventh,

Context

9Eza, bụ onyeisi ha. Ọbadaya bụ onye na-eso ya, tupu Eliab esoro. 10Onye nke anọ bụ Mishmana. Ndị ọzọ nʼusoro ha bụ, Jeremaya, 11na Atai bụ nke isii, na Eliel bụ nke asaa, 12na Johanan bụ nke asatọ, na Elzabad bụ nke itoolu, 13na Jeremaya onye nke iri, nakwa Makbanai onye nke iri nʼotu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.