Native Bible

1 Chronicles 12:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Jeremaya onye nke iri, nakwa Makbanai onye nke iri nʼotu.

1 Chronicles 12:13 in English

1 Chronicles 12:13 · Berean Standard Bible

Jeremiah the tenth, and Machbanai the eleventh.

Context

11na Atai bụ nke isii, na Eliel bụ nke asaa, 12na Johanan bụ nke asatọ, na Elzabad bụ nke itoolu, 13na Jeremaya onye nke iri, nakwa Makbanai onye nke iri nʼotu. 14Ndị a, ndị sitere nʼebo Gad bụ ndịisi agha. Onye na-adịghị ike nʼime ha dị ike dịka narị ndị agha, ma onye dị ike nʼime ha dị ike dịka puku ndị agha. 15Ọ bụ ha gafere osimiri Jọdan nʼudu mmiri, mgbe Jọdan tofere akụkụ ya niile, chụsaa ndị niile bi na ndagwurugwu, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.