Native Bible

1 Chronicles 11:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Adina nwa Shiza, onye Ruben, onye bụ onyeisi ebo Ruben na iri mmadụ atọ ahụ na-eso ya.

1 Chronicles 11:42 in English

1 Chronicles 11:42 · Berean Standard Bible

Adina son of Shiza the Reubenite, chief of the Reubenites, and the thirty with him,

Context

40Ira onye Itra, Gareb onye Itra, 41Ụraya onye Het, Zabad nwa Alai, 42Adina nwa Shiza, onye Ruben, onye bụ onyeisi ebo Ruben na iri mmadụ atọ ahụ na-eso ya. 43Hanan nwa Maaka, Joshafat onye Mitna, 44Ụzia onye Ashterat, Shama na Jeiel ụmụ Hotam, onye Aroea,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.