Native Bible

1 Chronicles 11:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hanan nwa Maaka, Joshafat onye Mitna,

1 Chronicles 11:43 in English

1 Chronicles 11:43 · Berean Standard Bible

Hanan son of Maacah, Joshaphat the Mithnite,

Context

41Ụraya onye Het, Zabad nwa Alai, 42Adina nwa Shiza, onye Ruben, onye bụ onyeisi ebo Ruben na iri mmadụ atọ ahụ na-eso ya. 43Hanan nwa Maaka, Joshafat onye Mitna, 44Ụzia onye Ashterat, Shama na Jeiel ụmụ Hotam, onye Aroea, 45Jediael nwa Shimri, Joha nwanne ya, onye Tiza,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.