1 Ihe E Mere 11:44
1 Chronicles 11:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụzia onye Ashterat, Shama na Jeiel ụmụ Hotam, onye Aroea,
1 Chronicles 11:44 in English
1 Chronicles 11:44 · Berean Standard Bible
Uzzia the Ashterathite, Shama and Jeiel the sons of Hotham the Aroerite,
Context
42Adina nwa Shiza, onye Ruben, onye bụ onyeisi ebo Ruben na iri mmadụ atọ ahụ na-eso ya. 43Hanan nwa Maaka,
Joshafat onye Mitna, 44Ụzia onye Ashterat,
Shama na Jeiel ụmụ Hotam, onye Aroea, 45Jediael nwa Shimri,
Joha nwanne ya, onye Tiza, 46Eliel onye Mahavi,
Jeribai na Joshavia ụmụ Elnaam,
Itma onye Moab,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.