Native Bible

1 Chronicles 11:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ira onye Itra, Gareb onye Itra,

1 Chronicles 11:40 in English

1 Chronicles 11:40 · Berean Standard Bible

Ira the Ithrite, Gareb the Ithrite,

Context

38Juel nwanne Netan, Miba nwa Hagri, 39Zelek onye Amọn, Naharai onye Beerọt, onye na-ebu ngwa agha Joab, nwa Zeruaya, 40Ira onye Itra, Gareb onye Itra, 41Ụraya onye Het, Zabad nwa Alai, 42Adina nwa Shiza, onye Ruben, onye bụ onyeisi ebo Ruben na iri mmadụ atọ ahụ na-eso ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.