1 Ihe E Mere 1:45
1 Chronicles 1:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze.
1 Chronicles 1:45 in English
1 Chronicles 1:45 · Berean Standard Bible
When Jobab died, Husham from the land of the Temanites reigned in his place.
Context
43Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha.
Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba. 44Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze. 45Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze. 46Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit. 47Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.