Native Bible

1 Chronicles 1:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze.

1 Chronicles 1:44 in English

1 Chronicles 1:44 · Berean Standard Bible

When Bela died, Jobab son of Zerah from Bozrah reigned in his place.

Context

42Ụmụ ndị ikom Eza bụ Bilhan, na Zaavan, na Akan. Ụmụ ndị ikom Dishan bụ Uz na Aran. 43Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha. Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba. 44Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze. 45Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze. 46Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.