Native Bible

1 Chronicles 1:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit.

1 Chronicles 1:46 in English

1 Chronicles 1:46 · Berean Standard Bible

When Husham died, Hadad son of Bedad, who defeated Midian in the country of Moab, reigned in his place. And the name of his city was Avith.

Context

44Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze. 45Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze. 46Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit. 47Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze. 48Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri* nọchiri ya dịka eze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.