Native Bible

1 Chronicles 1:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze.

1 Chronicles 1:47 in English

1 Chronicles 1:47 · Berean Standard Bible

When Hadad died, Samlah from Masrekah reigned in his place.

Context

45Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze. 46Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit. 47Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze. 48Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri* nọchiri ya dịka eze. 49Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.