1 Ihe E Mere 1:49
1 Chronicles 1:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.
1 Chronicles 1:49 in English
1 Chronicles 1:49 · Berean Standard Bible
When Shaul died, Baal-hanan son of Achbor reigned in his place.
Context
47Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze. 48Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri* nọchiri ya dịka eze. 49Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze. 50Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab. 51Hadad mesịrị nwụọkwa.
Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụ
Timna, Alva, Jetet,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.