1 Ihe E Mere 1:50
1 Chronicles 1:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab.
1 Chronicles 1:50 in English
1 Chronicles 1:50 · Berean Standard Bible
When Baal-hanan died, Hadad reigned in his place. His city was named Pau,* and his wife’s name was Mehetabel daughter of Matred, the daughter of Me-zahab.
Context
48Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri* nọchiri ya dịka eze. 49Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze. 50Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab. 51Hadad mesịrị nwụọkwa.
Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụ
Timna, Alva, Jetet, 52Oholibama, Elaa, Pinon,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.