1 Ihe E Mere 1:52
1 Chronicles 1:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Oholibama, Elaa, Pinon,
1 Chronicles 1:52 in English
1 Chronicles 1:52 · Berean Standard Bible
Oholibamah, Elah, Pinon,
Context
50Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab. 51Hadad mesịrị nwụọkwa.
Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụ
Timna, Alva, Jetet, 52Oholibama, Elaa, Pinon, 53Kenaz, Teman, Mibza, 54Magdiel na Iram.
Ndị a bụ ndịisi ọnụmara nʼEdọm.
1:19 Peleg pụtara Nkewa, nʼihi na mgbe a mụrụ Peleg bụ mgbe e mere ka asụsụ ụwa niile kewasịa.
1:40 Maọbụ, Alian, dịka ọtụtụ akwụkwọ ndị Hibru na-ede ya. Jen 36:23.
1:48 Eleghị anya ọ bụ osimiri Yufretis
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.