Native Bible

1 Chronicles 1:53 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kenaz, Teman, Mibza,

1 Chronicles 1:53 in English

Context

51Hadad mesịrị nwụọkwa. Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụ Timna, Alva, Jetet, 52Oholibama, Elaa, Pinon, 53Kenaz, Teman, Mibza, 54Magdiel na Iram. Ndị a bụ ndịisi ọnụmara nʼEdọm. 1:19 Peleg pụtara Nkewa, nʼihi na mgbe a mụrụ Peleg bụ mgbe e mere ka asụsụ ụwa niile kewasịa. 1:40 Maọbụ, Alian, dịka ọtụtụ akwụkwọ ndị Hibru na-ede ya. Jen 36:23. 1:48 Eleghị anya ọ bụ osimiri Yufretis

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.