Native Bible

1 Chronicles 1:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha. Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba.

1 Chronicles 1:43 in English

1 Chronicles 1:43 · Berean Standard Bible

These are the kings who reigned in the land of Edom before any king reigned over the Israelites:* Bela son of Beor. His city was named Dinhabah.

Context

41Ana mụrụ Dishọn. Ụmụ Dishọn bụ Hamran, na Eshban, na Itran, na Keran. 42Ụmụ ndị ikom Eza bụ Bilhan, na Zaavan, na Akan. Ụmụ ndị ikom Dishan bụ Uz na Aran. 43Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha. Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba. 44Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze. 45Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.