Native Bible

1 Chronicles 1:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana mụrụ Dishọn. Ụmụ Dishọn bụ Hamran, na Eshban, na Itran, na Keran.

1 Chronicles 1:41 in English

1 Chronicles 1:41 · Berean Standard Bible

The son * of Anah: Dishon. The sons of Dishon: Hemdan,* Eshban, Ithran, and Cheran.

Context

39Ụmụ ndị ikom Lotan bụ Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan. 40Ụmụ ndị ikom Shobal bụ Alvan,* Manahat, Ebal, Shefo na Onam. Zibiọn mụrụ Aịa na Ana. 41Ana mụrụ Dishọn. Ụmụ Dishọn bụ Hamran, na Eshban, na Itran, na Keran. 42Ụmụ ndị ikom Eza bụ Bilhan, na Zaavan, na Akan. Ụmụ ndị ikom Dishan bụ Uz na Aran. 43Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha. Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.