Native Bible

1 Chronicles 1:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Eza bụ Bilhan, na Zaavan, na Akan. Ụmụ ndị ikom Dishan bụ Uz na Aran.

1 Chronicles 1:42 in English

1 Chronicles 1:42 · Berean Standard Bible

The sons of Ezer: Bilhan, Zaavan, and Akan.* The sons of Dishan: Uz and Aran.

Context

40Ụmụ ndị ikom Shobal bụ Alvan,* Manahat, Ebal, Shefo na Onam. Zibiọn mụrụ Aịa na Ana. 41Ana mụrụ Dishọn. Ụmụ Dishọn bụ Hamran, na Eshban, na Itran, na Keran. 42Ụmụ ndị ikom Eza bụ Bilhan, na Zaavan, na Akan. Ụmụ ndị ikom Dishan bụ Uz na Aran. 43Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha. Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba. 44Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.