1 Ihe E Mere 1:40
1 Chronicles 1:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Shobal bụ Alvan,* Manahat, Ebal, Shefo na Onam. Zibiọn mụrụ Aịa na Ana.
1 Chronicles 1:40 in English
1 Chronicles 1:40 · Berean Standard Bible
The sons of Shobal: Alvan,* Manahath, Ebal, Shepho,* and Onam. The sons of Zibeon: Aiah and Anah.
Context
38Ụmụ ndị ikom Sia bụ
Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na Dishan. 39Ụmụ ndị ikom Lotan bụ
Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan. 40Ụmụ ndị ikom Shobal bụ
Alvan,* Manahat, Ebal, Shefo na Onam.
Zibiọn mụrụ
Aịa na Ana. 41Ana mụrụ
Dishọn.
Ụmụ Dishọn bụ
Hamran, na Eshban, na Itran, na Keran. 42Ụmụ ndị ikom Eza bụ
Bilhan, na Zaavan, na Akan.
Ụmụ ndị ikom Dishan bụ
Uz na Aran.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.