1 Ihe E Mere 1:39
1 Chronicles 1:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Lotan bụ Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan.
1 Chronicles 1:39 in English
1 Chronicles 1:39 · Berean Standard Bible
The sons of Lotan: Hori and Homam.* Timna was Lotan’s sister.
Context
37Ụmụ ndị ikom Reuel bụ:
Nahat, Zera, Shama, na Miza. 38Ụmụ ndị ikom Sia bụ
Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na Dishan. 39Ụmụ ndị ikom Lotan bụ
Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan. 40Ụmụ ndị ikom Shobal bụ
Alvan,* Manahat, Ebal, Shefo na Onam.
Zibiọn mụrụ
Aịa na Ana. 41Ana mụrụ
Dishọn.
Ụmụ Dishọn bụ
Hamran, na Eshban, na Itran, na Keran.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.