1 Ihe E Mere 1:37
1 Chronicles 1:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Reuel bụ: Nahat, Zera, Shama, na Miza.
1 Chronicles 1:37 in English
1 Chronicles 1:37 · Berean Standard Bible
The sons of Reuel: Nahath, Zerah, Shammah, and Mizzah.
Context
35Ịsọ mụrụ ndị a:
Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora. 36Ụmụ Elifaz bụ
Teman, Ọmaa, Zefi, Gatam na Kenaz,
na Amalek, site na Timna. 37Ụmụ ndị ikom Reuel bụ:
Nahat, Zera, Shama, na Miza. 38Ụmụ ndị ikom Sia bụ
Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na Dishan. 39Ụmụ ndị ikom Lotan bụ
Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.