1 Ihe E Mere 1:35
1 Chronicles 1:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ịsọ mụrụ ndị a: Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora.
1 Chronicles 1:35 in English
1 Chronicles 1:35 · Berean Standard Bible
The sons of Esau: Eliphaz, Reuel, Jeush, Jalam, and Korah.
Context
33Ụmụ ndị ikom Midian bụ:
Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa.
Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura. 34Ebraham mụtara Aịzik.
Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ
Ịsọ na Izrel. 35Ịsọ mụrụ ndị a:
Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora. 36Ụmụ Elifaz bụ
Teman, Ọmaa, Zefi, Gatam na Kenaz,
na Amalek, site na Timna. 37Ụmụ ndị ikom Reuel bụ:
Nahat, Zera, Shama, na Miza.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.