1 Ihe E Mere 1:36
1 Chronicles 1:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Elifaz bụ Teman, Ọmaa, Zefi, Gatam na Kenaz, na Amalek, site na Timna.
1 Chronicles 1:36 in English
1 Chronicles 1:36 · Berean Standard Bible
The sons of Eliphaz: Teman, Omar, Zepho,* Gatam, and Kenaz; and by Timna, Amalek.
Context
34Ebraham mụtara Aịzik.
Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ
Ịsọ na Izrel. 35Ịsọ mụrụ ndị a:
Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora. 36Ụmụ Elifaz bụ
Teman, Ọmaa, Zefi, Gatam na Kenaz,
na Amalek, site na Timna. 37Ụmụ ndị ikom Reuel bụ:
Nahat, Zera, Shama, na Miza. 38Ụmụ ndị ikom Sia bụ
Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na Dishan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.