Native Bible

1 Chronicles 1:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebraham mụtara Aịzik. Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ Ịsọ na Izrel.

1 Chronicles 1:34 in English

1 Chronicles 1:34 · Berean Standard Bible

Abraham was the father of Isaac. The sons of Isaac: Esau and Israel.

Context

32Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. Jokshan mụtara ndị a: Sheba na Dedan. 33Ụmụ ndị ikom Midian bụ: Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura. 34Ebraham mụtara Aịzik. Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ Ịsọ na Izrel. 35Ịsọ mụrụ ndị a: Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora. 36Ụmụ Elifaz bụ Teman, Ọmaa, Zefi, Gatam na Kenaz, na Amalek, site na Timna.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.