1 Ihe E Mere 1:33
1 Chronicles 1:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Midian bụ: Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura.
1 Chronicles 1:33 in English
1 Chronicles 1:33 · Berean Standard Bible
The sons of Midian: Ephah, Epher, Hanoch, Abida, and Eldaah. All of these were Keturah’s sons.
Context
31Jetua, Nafish na Kedema.
Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ishmel. 32Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara ya
Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua.
Jokshan mụtara ndị a:
Sheba na Dedan. 33Ụmụ ndị ikom Midian bụ:
Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa.
Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura. 34Ebraham mụtara Aịzik.
Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ
Ịsọ na Izrel. 35Ịsọ mụrụ ndị a:
Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.