Native Bible

1 Chronicles 1:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jetua, Nafish na Kedema. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ishmel.

1 Chronicles 1:31 in English

1 Chronicles 1:31 · Berean Standard Bible

Jetur, Naphish, and Kedemah. These were the sons of Ishmael.

Context

29Ndị a bụ ụmụ ụmụ ha: Nebaiot (ọkpara Ishmel), Keda, Adbel, Mibsam, 30Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema, 31Jetua, Nafish na Kedema. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ishmel. 32Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. Jokshan mụtara ndị a: Sheba na Dedan. 33Ụmụ ndị ikom Midian bụ: Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.