1 Ihe E Mere 1:19
1 Chronicles 1:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ Peleg,* nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ Joktan.
1 Chronicles 1:19 in English
1 Chronicles 1:19 · Berean Standard Bible
Two sons were born to Eber: One was named Peleg,* because in his days the earth was divided, and his brother was named Joktan.
Context
17Ụmụ ndị ikom Shem bụ
Elam, Ashua, Apakshad, Lud na Aram.
Ụmụ Aram bụ
Uz, Hul, Geta na Meshek. 18Apakshad bụ nna Shela;
Shela bụrụ nna Eba. 19Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
Aha otu nʼime ha bụ Peleg,* nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ Joktan. 20Joktan bụ nna
Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera, 21Hadoram, Ụzal, Dikla,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.