Native Bible

1 Chronicles 1:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hadoram, Ụzal, Dikla,

1 Chronicles 1:21 in English

Context

19Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ Peleg,* nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ Joktan. 20Joktan bụ nna Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera, 21Hadoram, Ụzal, Dikla, 22Obal, Abimael, Sheba, 23Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.