1 Ihe E Mere 1:18
1 Chronicles 1:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Apakshad bụ nna Shela; Shela bụrụ nna Eba.
1 Chronicles 1:18 in English
1 Chronicles 1:18 · Berean Standard Bible
Arphaxad was the father of Shelah, and Shelah was the father of Eber.
Context
16ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat. 17Ụmụ ndị ikom Shem bụ
Elam, Ashua, Apakshad, Lud na Aram.
Ụmụ Aram bụ
Uz, Hul, Geta na Meshek. 18Apakshad bụ nna Shela;
Shela bụrụ nna Eba. 19Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
Aha otu nʼime ha bụ Peleg,* nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ Joktan. 20Joktan bụ nna
Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.