1 Ihe E Mere 1:17
1 Chronicles 1:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Shem bụ Elam, Ashua, Apakshad, Lud na Aram. Ụmụ Aram bụ Uz, Hul, Geta na Meshek.
1 Chronicles 1:17 in English
1 Chronicles 1:17 · Berean Standard Bible
The sons of Shem: Elam, Asshur, Arphaxad, Lud, and Aram. The sons of Aram: * Uz, Hul, Gether, and Meshech.*
Context
15ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini, 16ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat. 17Ụmụ ndị ikom Shem bụ
Elam, Ashua, Apakshad, Lud na Aram.
Ụmụ Aram bụ
Uz, Hul, Geta na Meshek. 18Apakshad bụ nna Shela;
Shela bụrụ nna Eba. 19Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
Aha otu nʼime ha bụ Peleg,* nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ Joktan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.