1 Ihe E Mere 1:10
1 Chronicles 1:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa.
1 Chronicles 1:10 in English
1 Chronicles 1:10 · Berean Standard Bible
Cush was the father of Nimrod, who began to be a mighty one * on the earth.
Context
8Ụmụ ndị ikom Ham bụ:
Kush, Ijipt, Put na Kenan. 9Ụmụ ndị ikom Kush bụ:
Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka.
Ụmụ ndị ikom Raama bụ:
Sheba na Dedan. 10Kush bụ nna Nimrọd,
onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. 11Ijipt bụ nna
ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh, 12ndị Patrus, na ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.