Native Bible

1 Chronicles 1:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush, Ijipt, Put na Kenan.

1 Chronicles 1:8 in English

1 Chronicles 1:8 · Berean Standard Bible

The sons of Ham: Cush, Mizraim, Put, and Canaan.

Context

6Ụmụ ndị ikom Goma bụ Ashkenaz, na Rifat, na Togama. 7Ụmụ ndị ikom Javan bụ: Elisha, Tashish, Kitim, na Rodanim. 8Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush, Ijipt, Put na Kenan. 9Ụmụ ndị ikom Kush bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. 10Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.