1 Ihe E Mere 1:9
1 Chronicles 1:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Kush bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan.
1 Chronicles 1:9 in English
1 Chronicles 1:9 · Berean Standard Bible
The sons of Cush: Seba, Havilah, Sabta,* Raamah, and Sabteca. The sons of Raamah: Sheba and Dedan.
Context
7Ụmụ ndị ikom Javan bụ:
Elisha, Tashish, Kitim, na Rodanim. 8Ụmụ ndị ikom Ham bụ:
Kush, Ijipt, Put na Kenan. 9Ụmụ ndị ikom Kush bụ:
Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka.
Ụmụ ndị ikom Raama bụ:
Sheba na Dedan. 10Kush bụ nna Nimrọd,
onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. 11Ijipt bụ nna
ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.