Native Bible

1 Chronicles 1:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh,

1 Chronicles 1:11 in English

1 Chronicles 1:11 · Berean Standard Bible

Mizraim was the father of the Ludites, the Anamites, the Lehabites, the Naphtuhites,

Context

9Ụmụ ndị ikom Kush bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. 10Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. 11Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh, 12ndị Patrus, na ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto. 13Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị Het,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.