Zefanaya 1:8
Zephaniah 1:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nʼụbọchị ịchụ aja nke Onyenwe anyị ahụ, aga m ata ndịisi niile na ụmụ eze niile, na ndị niile na-eyi uwe e si na mba ọzọ bubata ahụhụ.
Zephaniah 1:8 in English
Zephaniah 1:8 · Berean Standard Bible
“On the Day of the LORD’s sacrifice I will punish the princes, the sons of the king, and all who are dressed in foreign apparel.
Context
6na ndị ahụ niile na-alaghachi azụ site nʼiso Onyenwe anyị,
na ndị ahụ na-adịghị achọ Onyenwe anyị, maọbụ jụta ase site nʼaka ya.” 7Dere duu nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị
nʼihi na ụbọchị ikpe ya ahụ dị egwu na-abịa nso.
Onyenwe anyị ejikerela ịchụ aja;
o doola ndị ọ kpọrọ oriri nsọ. 8“Nʼụbọchị ịchụ aja nke Onyenwe anyị ahụ,
aga m ata ndịisi niile
na ụmụ eze niile,
na ndị niile na-eyi uwe
e si na mba ọzọ bubata ahụhụ. 9Nʼụbọchị ahụ, aga m ata ha ahụhụ
bụ ndị niile na-adịghị azọ ụkwụ nʼọnụ ụzọ mbata,**
ndị ji ihe ike na aghụghọ
na-emejupụta ụlọ arụsị ha. 10“Nʼụbọchị ahụ,”
otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,
“olu iti mkpu akwa ga-esite nʼỌnụ Ụzọ Ama Azụ daa,
mkpu nke ịkwasi akwa ike ga-ada site nʼebe obibi ọhụrụ ahụ,
na ụzụ oke ntiwa site nʼugwu nta niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.