Native Bible

Ruth 4:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hezrọn mụrụ Ram Ram mụrụ Aminadab

Ruth 4:19 in English

Ruth 4:19 · Berean Standard Bible

Hezron was the father of Ram, Ram was the father of Amminadab,

Context

17Ndị inyom ndị agbataobi ya sịrị, “Ugbu a, nʼikpeazụ, Naomi enwetala nwa nwoke ọzọ!” Ha gụrụ ya Obed. Ọ bụkwa onye ahụ bụ nna Jesi, onye bụ nna Devid. 18Nke a bụ usoro ndị a mụrụ site na Perez. Perez mụrụ Hezrọn 19Hezrọn mụrụ Ram Ram mụrụ Aminadab 20Aminadab mụrụ Nashọn Nashọn mụrụ Salmọn 21Salmọn mụrụ Boaz Boaz mụrụ Obed

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.