Native Bible

Ruth 4:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aminadab mụrụ Nashọn Nashọn mụrụ Salmọn

Ruth 4:20 in English

Ruth 4:20 · Berean Standard Bible

Amminadab was the father of Nahshon, Nahshon was the father of Salmon,*

Context

18Nke a bụ usoro ndị a mụrụ site na Perez. Perez mụrụ Hezrọn 19Hezrọn mụrụ Ram Ram mụrụ Aminadab 20Aminadab mụrụ Nashọn Nashọn mụrụ Salmọn 21Salmọn mụrụ Boaz Boaz mụrụ Obed 22Obed mụrụ Jesi Jesi mụrụ Devid. 4:7 Dit 25:7-10 4:7 Gbaa mba niile dị nʼetiti ọwụwa anyanwụ gburugburu, akpụkpọụkwụ bụ ihe na-egosipụta onye nwe ihe. Mgbe mmadụ nyere onye ọzọ akpụkpọụkwụ ya, nʼihi ihe ọbụla, nke a pụtara inye ya ikike i sị, site ugbu a gawa ihe ahụ a bụrụla nke gị. Abụ 60:8; Ems 2:6; 8:6 4:11 Rechel na Lịa bụ ndị mụrụ ebo niile nke Izrel, nʼotu aka ahụkwa, agbụrụ Devid na onye nzọpụta ahụ sitere na Rut pụta. Ị ga-agụta nke a nʼakwụkwọ Mat 1:5,6,16 4:12 Perez bụ nna ochie Boaz. Mat 1:3; Luk 3:33

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.