Rut 4:21
Ruth 4:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Salmọn mụrụ Boaz Boaz mụrụ Obed
Ruth 4:21 in English
Ruth 4:21 · Berean Standard Bible
Salmon was the father of Boaz, Boaz was the father of Obed,
Context
19Hezrọn mụrụ Ram
Ram mụrụ Aminadab 20Aminadab mụrụ Nashọn
Nashọn mụrụ Salmọn 21Salmọn mụrụ Boaz
Boaz mụrụ Obed 22Obed mụrụ Jesi
Jesi mụrụ Devid.
4:7 Dit 25:7-10
4:7 Gbaa mba niile dị nʼetiti ọwụwa anyanwụ gburugburu, akpụkpọụkwụ bụ ihe na-egosipụta onye nwe ihe. Mgbe mmadụ nyere onye ọzọ akpụkpọụkwụ ya, nʼihi ihe ọbụla, nke a pụtara inye ya ikike i sị, site ugbu a gawa ihe ahụ a bụrụla nke gị. Abụ 60:8; Ems 2:6; 8:6
4:11 Rechel na Lịa bụ ndị mụrụ ebo niile nke Izrel, nʼotu aka ahụkwa, agbụrụ Devid na onye nzọpụta ahụ sitere na Rut pụta. Ị ga-agụta nke a nʼakwụkwọ Mat 1:5,6,16
4:12 Perez bụ nna ochie Boaz. Mat 1:3; Luk 3:33
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.