Rut 4:18
Ruth 4:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ usoro ndị a mụrụ site na Perez. Perez mụrụ Hezrọn
Ruth 4:18 in English
Ruth 4:18 · Berean Standard Bible
Now these are the generations of Perez: Perez was the father of Hezron,
Context
16Naomi kuuru nwantakịrị ahụ, jikụọ ya nʼapata ya, lekọtaa ya. 17Ndị inyom ndị agbataobi ya sịrị, “Ugbu a, nʼikpeazụ, Naomi enwetala nwa nwoke ọzọ!” Ha gụrụ ya Obed. Ọ bụkwa onye ahụ bụ nna Jesi, onye bụ nna Devid. 18Nke a bụ usoro ndị a mụrụ site na Perez.
Perez mụrụ Hezrọn 19Hezrọn mụrụ Ram
Ram mụrụ Aminadab 20Aminadab mụrụ Nashọn
Nashọn mụrụ Salmọn
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.