Native Bible

Romans 4:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu ndị a, “A gụrụ ya nye ya dịka onye ezi omume,” edeghị ya naanị maka ya.

Romans 4:23 in English

Romans 4:23 · Berean Standard Bible

Now the words “it was credited to him” were written not only for Abraham,

Context

21O nwere otu obi na Chineke pụrụ imezu ihe niile ọbụla o kwere na nkwa. 22Ọ bụ nʼihi ya ka e ji gụọ nke a nye ya dị ka ezi omume.* 23Okwu ndị a, “A gụrụ ya nye ya dịka onye ezi omume,” edeghị ya naanị maka ya. 24Kama e dere ya nʼihi anyị bụ ndị kwere nʼonye ahụ mere ka Onyenwe anyị Jisọs si nʼọnwụ bilie. 25Onye a rara nye ka ọ nwụọ nʼihi mmehie anyị niile, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie ka anyị bụrụ ndị a gụrụ dịka ndị ezi omume. 4:3 Jen 15:6 4:8 Abụ 32:1-2 4:17 Jen 17:5 4:18 A gaghị agụta ha ọnụ. 4:18 Jen 15:5 4:22 Jen 15:6

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.