Native Bible

Romans 4:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye a rara nye ka ọ nwụọ nʼihi mmehie anyị niile, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie ka anyị bụrụ ndị a gụrụ dịka ndị ezi omume. 4:3 Jen 15:6 4:8 Abụ 32:1-2 4:17 Jen 17:5 4:18 A gaghị agụta ha ọnụ. 4:18 Jen 15:5 4:22 Jen 15:6

Romans 4:25 in English

Romans 4:25 · Berean Standard Bible

He was delivered over to death for our trespasses and was raised to life for our justification.

Context

23Okwu ndị a, “A gụrụ ya nye ya dịka onye ezi omume,” edeghị ya naanị maka ya. 24Kama e dere ya nʼihi anyị bụ ndị kwere nʼonye ahụ mere ka Onyenwe anyị Jisọs si nʼọnwụ bilie. 25Onye a rara nye ka ọ nwụọ nʼihi mmehie anyị niile, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie ka anyị bụrụ ndị a gụrụ dịka ndị ezi omume. 4:3 Jen 15:6 4:8 Abụ 32:1-2 4:17 Jen 17:5 4:18 A gaghị agụta ha ọnụ. 4:18 Jen 15:5 4:22 Jen 15:6

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.