Native Bible

Romans 4:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kama e dere ya nʼihi anyị bụ ndị kwere nʼonye ahụ mere ka Onyenwe anyị Jisọs si nʼọnwụ bilie.

Romans 4:24 in English

Romans 4:24 · Berean Standard Bible

but also for us, to whom righteousness will be credited—for us who believe in Him who raised Jesus our Lord from the dead.

Context

22Ọ bụ nʼihi ya ka e ji gụọ nke a nye ya dị ka ezi omume.* 23Okwu ndị a, “A gụrụ ya nye ya dịka onye ezi omume,” edeghị ya naanị maka ya. 24Kama e dere ya nʼihi anyị bụ ndị kwere nʼonye ahụ mere ka Onyenwe anyị Jisọs si nʼọnwụ bilie. 25Onye a rara nye ka ọ nwụọ nʼihi mmehie anyị niile, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie ka anyị bụrụ ndị a gụrụ dịka ndị ezi omume. 4:3 Jen 15:6 4:8 Abụ 32:1-2 4:17 Jen 17:5 4:18 A gaghị agụta ha ọnụ. 4:18 Jen 15:5 4:22 Jen 15:6

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.