Native Bible

Romans 4:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O nwere otu obi na Chineke pụrụ imezu ihe niile ọbụla o kwere na nkwa.

Romans 4:21 in English

Romans 4:21 · Berean Standard Bible

being fully persuaded that God was able to do what He had promised.

Context

19Ọ daghị mba nʼokwukwe ọ bụladị mgbe ọ matara na ya akala nka nʼahụ, nʼihi na ọ gbaruola otu narị afọ, tinyekwara na akpanwa Sera bụ ihe nwụrụ anwụ. 20Ọ dịghị mgbe ọbụla o nwere obi abụọ na Chineke agaghị emezu ihe niile o kwere ya na nkwa. Kama, okwukwe ya mere ka ọ gbasie ike, ka ọ na-enye Chineke otuto. 21O nwere otu obi na Chineke pụrụ imezu ihe niile ọbụla o kwere na nkwa. 22Ọ bụ nʼihi ya ka e ji gụọ nke a nye ya dị ka ezi omume.* 23Okwu ndị a, “A gụrụ ya nye ya dịka onye ezi omume,” edeghị ya naanị maka ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.